Flavour – Awele (feat. Umu Obiligbo)

Flavour - Awele (feat. Umu Obiligbo)

Download Flavour – Awele (feat. Umu Obiligbo) Mp3

Flavour Awele (feat. Umu Obiligbo). Flavour drops this impressive tune titled “Awele (feat. Umu Obiligbo)“ featuring Umu Obiligbo.

Flavour has written great songs with heartfelt inspirations which continue to positively influence lives across the globe.

So if you listen to music, there’s a good chance you’re familiar with the most current weird hits.

Listen and Download below.

DOWNLOAD MP3

Watch And Download Video Below.

Flavour Awele (feat. Umu Obiligbo) (Lyrics) mp3

Flavour Awele (feat. Umu Obiligbo) Mp4 Video

Flavour Awele (feat. Umu Obiligbo) Lyrics

Okwa mu na chim so agaOkwa mu na chim so aga neluwaOnyinye chukwu nyelumu kamu ji biaChioma mme okwa mu na gi fu life ah (elele)Ewume, ewumeOgono ndu kam ziga, okwa ya ka-anghi na-ayoMayor, Mayor, Mayorkun wisdom and understanding, okwa ya ka-anghi na-ayoOgbajuo dolu obu onye kam mu ga-akponuAkwa alili kam mu nebe nebe, ije uwa muoooo okwa mu na chimu so agaIje awale okwa ya ka anyi na ayo
K’anyi jebe jebe (aha)K’anyi naba naba (ije awele)K’anyi jebe jebe (aha)K’anyi naba naba (ije awele)Ofu obi ka-anyi ji eje (aha)Manu ife nememe (ije awele)K’anyi jebe jebe (aha)K’anyi naba naba (ije awele)
Newu, newu uwa si adi oImalu ife echi ga bu amali selele eghie olue ka o si eluImakwana k’anyi na aku egwuUmu Obiligbo na Flavour, ijele nwa mama ina anu ka egwu naraEh-eh-eh-ehieEh-eh-eh-ehieEh-eh-eh-ehieAmara welele ka-anyi ji eje eh-eh-eh-ehie
Mu na chimu eh-lele-eh-lelelePapa bia duo mi-ije njala
Nsi na-anyi jebe jebe iye anyi nabanabaOkwa na ya ka-anyi ji ejeImana muna chi so eje iye iye oIfe onye na lu ka ya ji eriOsokwa egwu ka’anyi ji eli, egwu ka’anyi ji eje, okwa egwu ka-anyi ji akuAmaliselele
Ufodu na-azu afia, obulu ife ha ji eri ifeUfodu na ezu ohi, obulu ife ha ji eri ife (ewu Chim eh)Ufodu umunwanyi na-agba ashawo, obulu ife ha ji eri ifeIna-anu ka mu na ekwu ehSome guys na-etu olu, obuluife ha ji eri ifeUmu nwanyi na atukwu zi olu chaiObodo e don tire, ina-anukwa olumu ehieeEverybody wants to hammer, inelu anya ufodu na ime ha na agba oso na oluObodo itie okokoko, obodo itie okokokooo ehHelele
K’anyi yi jebe ejebe (aha)K’anyi laba alaba (ije awele)K’anyi yi jebe ejebe (aha)K’anyi laba alaba (ije awele)K’anyi yi jebe ejebe (aha)Ije aweleAhaHelele
Una afugo na ife Chukwu kwulu ge eme eheUna afugo na ife Chukwu dere ge emeChukwu nyere ije awele, osina odiri mu mmaOjije mu na mbata mu, oga agozo ya
Kene, kene, kene, keneKene nu Chukwu nji eme onuAsimu Kene, kene, kene, keneKene nu odogwu nji eme onu oMmiri onako na-ebe onadoNdi asili na si na si nasituIsi na odi easy, puta na ogbo k’anyi neneIchuo madam o, obu gi na onye ga ebi nuOne day you go tire, one day you go halaFrying pan turn to fire iwelu tiwe okokokooHelele
Mama mu na-ekpere mu ekpereOna ekpe si ihe diri mu mma nuOna ebuku kwaram massOna ekpezi nu day and nightIje mu buru ije aweleNwe butu onya ana enenenene nuehAnyi je nu laba gini k’anyi na-ayo?Ije awele okwa ya k’anyi na-ayo
K’anyi yi jebe ejebe (aha)K’anyi laba alaba (ije awele)K’anyi yi jebe ejebe (aha)K’anyi laba alaba (ije awele)Ofu obi ka-anyi ji eje (aha)Manu ife nememe (ije awele)K’anyi yi jebe ejebe (aha)K’anyi laba alaba (ije awele)
Ufodu na anoli, ebe ufodu na-eri ujuAmaliseleleSome people wey get food to chop, but they no get mouth to chop amAmaliseleleWhile some people wey get mouth to chop, but they no see food to chop ehAmalaweleleThey say no condtion is permanent, no be for person wey don tireIna anukwa olumuDead bone shall rise again, no be for person wey don samankweHaya-haya eh ije awele
K’anyi yi jebe ejebe (aha)K’anyi laba alaba (ije awele)K’anyi yi jebe ejebe (aha)K’anyi laba alaba (ije awele)K’anyi yi jebe ejebe (aha)Ije aweleAha
Chimamanda iyaAsuwa gate o
Baba baba loti ahSele bobo eh
COPYRIGHT LAW (DMCA)


Click Here To Drop Your Comment



READ ALSO


No Comment Yet

Leave a comment